Scholarship Announcement 2019

Scholarships! Scholarships!!

Ebonyi State Union UK and Ireland wishes to award one-off scholarship grants to 13 students who are Ebonyi state indigenes and are experiencing financial hardship with paying their school fees. The award will be given to indigent students who are indigenes of Ebonyi state; one from each of the thirteen Local Government Areas.  Application is free and therefore welcome from interested Ebonyi state indigenes who have recently gained admission to study any course in any of the Universities in Nigeria for the 2019/2020 Academic session. Deadline for the submission of application form is 31st January 2019. To apply, please click  here to apply. Please note that Ebonyi State Union UK does not have or use any representatives in their selection process. Do not be duped!

Except you are paying for printing costs, the Scholarship Application form is Free. Please report anyone claiming to be a representative of our Union or selling the application forms by sending an email to [email protected]

Signed;
Mr. Emmanuel Umoke (Secretary, Ebonyi Union UK and Ireland)

 

Okwa di oke mkpa.

Ogbako ndi Ebonyi nke jikoro umu Ebonyi nile bi na mba United Kingdom na mba Ireland choro ihoputa mmadu iri na ato ndi bu nwa afo ma bukwara umu akwukwo Ebonyi ha ga-enye ego enyemaka igu akwukwo. Nani otu ugboro ka ha ga-enye ego a. Ndi aga ahoputa maka inye ego enyemaka a ga bu ndi ihe na esiri ike ma ndi uwa na atunonu na enweghi ego ha ga eji kwuo ugwo akwukwo ha n’ime obodo ọchịchị iri na ato di na steti Ebonyi. Oburu na inwetago akwukwo admission nke mahadum Naijiria nke afo 2019/2020, biko ga tinye akwukwo aplikesion gi ugbua na adresi di na intanet nke bu www.ebonyiunion.co.uk tupu omechie na abali Iri atọ na otu nke onwa mbu (January) afo 2019.

Malukwa amalu na ogbako ndi Ebonyi nke jikoro umu Ebonyi nile bi na mba United Kingdom na mba Ireland anaghi a na ego maka itinye akwukwo aplikesion gi. Onwekwaghi onye ha nyere ikike re inochite anya ha maka inye ego enyemaka igu akwukwo a. Kpachakwara anya maka ndi ochongonori na ndi ekperima!

Ogbako ndi Ebonyi nke jikoro umu Ebonyi nile bi na mba United Kingdom choro ka ndi mmadu nile marakwa na anyi anaghi ana ego maka akwukwo aplikesion gbasara ego enyemaka igu akwukwo anyi na enye umu akwukwo ndi ihe na esirike. Nani ego ibipute akwukwo aplikesion anakpo ‘printing’ bu soso ego inwere ike ikwu na saibakafe (Cybercafe). Ya bu, oburu na enwere onye na ana ndi mmadu ego maka agwukwo aplikesion, biko mere ka anyi malu site na izitere anyi ozi na email na [email protected]

Onye tinyere aka n’okwa a bu
Maazi Emmanuel Umoke (Ode Akwukwo ogbako ndi Ebonyi mba UK na mba Ireland)